(Ezigbo!
Ezigbo!)
Ohanaezeee!
Greetings
to
our
president,
Chief
Jude
ubazuoha
one
and
our
secretary.
Anyị
siri
n'ebe
dị
anya
bịa
N'ala
ọkọchị,
anyị
na-eje
ije
Ndi
Igbo
n'ọgbakọ,
anyị
nwere
ụda
Odogwu
nọ
ebe
a,
anyị
na-agba
egwu
Kpokọta
ndị
dike,
kpokọta
ndị
mma
Anyị
abịala
ịgbasa
ozi
ọma
Kazakhstan
na-ama
jijiji
taa
Egwu
anyị
na-ada,
obi
dị
anyị
ụtọ
Ohanaeze,
anyị
abịala
ooo!
Kazakhstan,
anyị
abịala!
Summer
Camp,
ezigbo
enjoyment,
anyị
ga-eme
Ezigbo,
ezigbo!
One
family!
One
love!
One
people!
Everybody
put
your
hands
up
high!
Anyị
bịara
ka
anyị
nwee
fun!
Nnọọ
nwanne
m,
nọọ
nwanne
m
Oge
eruola
ka
anyị
jikọọ
aka
Anụrụ
m
olu,
anụrụ
m
ụda
Odogwu
na-ekwu,
anyị
na-eso
azụ
Chakwuo
ọkụ,
kpọọrọ
ndị
enyi
Ohanaeze
n'anya,
obi
dị
ọcha
Kazakhstan,
anyị
na-agba
gbedu
Anyị
bụ
ụmụ
Igbo,
anyị
bụ
otu!
Ekwela
ka
onye
ọ
bụla
gwa
gị
okwu
Anyị
nọ
ebe
a,
anyị
nọ
ebe
a!
Bulie
aka
elu,
bulie
aka
elu!
Igbo
kwenu! (
Kwezuo
nu!)
Igbo
kwenu! (
Kwezuo
nu!)
Ohanaeze,
anyị
abịala
ooo!
Kazakhstan,
anyị
abịala!
Summer
Camp,
ezigbo
enjoyment,
anyị
ga-eme
Ezigbo,
ezigbo!
One
family!
One
love!
One
people!
Everybody
put
your
hands
up
high!
Anyị
bịara
ka
anyị
nwee
fun!
Ohanaezeee!
Kazakhstan!
Ndi
Igbo,
nọọ
nu!
Enjoyment
n'ezigbo
ụtọ! (
Anyị
na-agba
egwu,
no
dulling!) (
Ezigbo!
Ezigbo!)
Ohanaezeee!
Greetings
to
our
president,
Chief
Jude
ubazuoha
one
and
our
secretary.
Powered
by
Mazi
nnamdi
na
Kazakhstan .
ya
gazieeee
ooooh!