[male vocals] Ekele
diri
Chineke
n'eluigwe
Obi
di
anyi
n'uto
taa
O
bu
ubochi
pụrụ
iche
Asher
Chigozirim
Frank,
nwa
oma,
nwaoma
Ka
anyi
kporo
ya
oku,
ka
anyi
nile
gbaa
egwu
Taata
bu
ubochi
nke
onye
nwe
anyi
mere
Anyi
na-ekele
Chineke
maka
nwa
amuru
amu
Asher
Chigozirim,
nwaoma
Nke
Chineke
gọziri
and
give
the
papa
and
mama
Uwa
na-ete
egwu,
ndi
mmadu
na-agbakota
N'ihi
na
nwa
a
bu
ngọzi
n'ezinaụlọ
Nwa
oma,
ndu
gi
ga-adi
mma
Ihe
oma
nile
ga-eso
gi
ruo
mgbe
ebighị
ebi
Nwa
oma,
nwaoma,
biara
n'ulo
anyi
Asher
Chigozirim,
nwaoma
Anyi
na-eto
gi,
anyi
na-echebe
gi
Nwa
oma,
nwaoma,
nwaoma
O
bu
oge
anuri,
oge
mmemme
Nwa
oma,
nwaoma,
nwaoma
make
we
call
out
the
names
of
noble
men
Ndi
Abia
na
Kazakhstan,
una
welcome
Godfather,
sports
representative,
ekelem
gi
Nanas,
our
treasurer
we
respect
you
Anyi
na
ekelem
kwa,
Engineer
Desmond
Iyke,
Eze
ji
Ala
na
Kazakhstan.
Lady
Queen,
our
welfare,
we
salute
you
mama.
Ekele
diri
unu
nile
maka
ọrụ
ọma
unu
Unu
bu
ndi
mbu,
unu
bu
ndi
dike
Anyi
na-agba
egwu,
anyi
na-eto
unu
nile.
Anyi
na
ekelem
prof.
Engineer,
Obinna
Friday
Onyenso
na
Lolo
ya.
Anyi
na
ekelem
kwa
Mazi
Nnamdi
na
kazakhstan.
nwa
Aba
na
south
Africa.
odogwu,
oji
tenge
eme
kola.
Ekelem
gi,
Engineer
Obinna
Onyenso
and
your
beuatiful
wife.
Ndi
Abia
FC
Una
too
much.
the
ballers.
Engineer
Desmond
Eze
ji
Ala..
Odogwu
na
Kazakhstan.
O
bu
oge
anuri,
oge
mmemme
Nwa
oma,
nwaoma,
nwaoma
Chairman,
Mazi
Ndubueze
Daniel
Ogbonna,
Onye
Udo 1
Anyi
na-ekele
gi
maka
your
leadership
and
Ur
beautiful
Lolo.
we
respect
you
chief,
Lolo
Ella
Chioma,
mama
ndi
Abia
na
Kazakhstan
Nne
oma,
ekele
diri
gi
una
too
much,
unu
bu
ndi
isi
make
we
dance,
with
happiness
Nwa
oma,
nwaoma,
bia
n'ulo
anyi
Asher
Chigozirim,
nwaoma
Anyi
na-eto
gi,
anyi
na-echebe
gi
Nwa
oma,
nwaoma,
nwaoma
O
bu
oge
anuri,
oge
mmemme
Nwa
oma,
nwaoma,
nwaoma
Asher
Chigozirim,
nwa
oma
Abia
na
Kazakhstan,
unu
nile
Nwa
oma,
nwa
oma
Chukwu
gozie
unu
nile
O
bu
oriri,
celebration
time
Nwa
oma,
nwa
oma,
nwa
oma