A song made by Sickle Of Grace International Missions
A song made by Sickle Of Grace International Missions
Chineke, I meela o
Psalter Priest, nke Chukwu
Godwin Nwabueze, onye ezi omume
Chineke gozie gi, nwa nke Chi
I na-ekpe ekpere, chi na abali
Psalter Priest, onye ndu
Onyinye gi di uku, ihe omimi
Chukwu na-eso gi ije, mgbe niile
Ekele di nma, hallelujah
Onye nchebe anyi, onyinye Chukwu
Psalter Priest o, Godwin Nwabueze
Chineke gozie gi, onye ndu anyi
Psalter Priest o, dalu Papa
I na-ebuli anyi elu, praise Him
Psalter Priest o, Godwin Nwabueze
Chineke gozie gi, onye ndu anyi
Site na ekpere gi, anyi na-enweta amara
Okwu gi na-enye ndu, amen
Chukwu Abiama, na-eso gi kwu
Godwin Nwabueze, onye nkuzi
I ji udo bia, i wetara anyi ihe
Psalter Priest, onye ngozi
Anyi na-eto gi, yes Lord
Onye nnukwu ifunanya, nke Chineke
Psalter Priest o, Godwin Nwabueze
Chineke gozie gi, onye ndu anyi
Psalter Priest o, dalu Papa
I na-ebuli anyi elu, praise Him
Psalter Priest o, Godwin Nwabueze
Chineke gozie gi, onye ndu anyi
Psalter Priest, dalu o
Godwin Nwabueze, Chukwu gozie gi
Hallelujah, amen