A song made by Innocent
A song made by Innocent
Blaqblade
Onye iro gwam ihe mere gi
Ehh
Blaqblade onye iro gwam ihe mere gi
Way you just dey wish me fail
Abi na me be the witches wey course huh
Ndi afor ojo si na ha ga eme gi
Mana see where I dey now
Ife nile ha kwuru adaghi
Egwu adighi ka m na atu
Maka chi m di ndu
Rapum aka ka m piri
Ndụ di nkenke di nkenke
See life is short oh
Rapum aka ka m piri
Onye iro kwusie ike
Mana m ga aga n'ihu
Yebo yebo
Life is short
Gini mere gi na ekwu okwu ojo
I dey pray for my downfall every night
Mana Chukwu m di elu karia gi
Ndi ntozu ndi ala gbam
Ha choro ka m daa
Mana agaghi m ada oh
M ga ebili elu
Ka anyanwu nke ututu
Rapum aka ka m piri
Ndụ di nkenke di nkenke
See life is short oh
Rapum aka ka m piri
Onye iro kwusie ike
Mana m ga aga n'ihu
Asambe asambe
Life is short
Blaqblade na ekwu eziokwu
Onye iro gwam ihe mere gi
Gini m mere gi
Sharp sharp
Ndi afor ojo agaghi enwe mmeri
Eish eish
Chi m na ekwu okwu
Rapum aka ka m piri
Life is short oh
Blaqblade
Sho sho