[female
vocals] (
Oh,
Hallelujah) (
Chukwu
nwere
mmeri) (
Nne
m,
nna
m,
gee
nti!)
N’
ihi
Sayọni,
agaghị
m
edebe
onwe
m
N’
ihi
Jerusalem,
agaghị
m
agba
nkiti
N’
ihi
Sayọni,
agaghị
m
edebe
onwe
m
N’
ihi
Jerusalem,
agaghị
m
agba
nkiti
Ruwe
mgbe
ezi
omume
ya
ga-ebili
dika
ihe
Na
nzọpụta
ya
ga-ama
dika
ọkụ
na-ere
ọkụ
Mba
nile
ga-ahụ
ezi
omume
gi
Ndị
eze
nile
ga-ahụkwa
ebube
gi
A
ga-akpọ
gi
aha
ọhụrụ
Nke
ọnụ
Jehova
ga-ekpebi
Ị
ga-abụ
okpu
okpueze
mara
mma
n’
aka
Jehova
Ihe
eze
n’
aka
Chineke
gi
A
gaghị
akpọkwa
gi
onye
a
gbahapụrụ
A
gaghị
akpọkwa
ala
gi
onye
a
tọgbọrọ
n’
efu
N’
ihi
na
Jehova
nwere
ụtọ
n’
ime
gi
Ala
gi
ga-abụkwa
nke
a
lụrụ
di
Dika
nwa
okorobịa
si
alụ
nwa
agbọghọ
Otu
a
ka
ụmụ
gi
ga-alụ
gi
Dika
nwoke
na-aṅụrịrị
ọṅụ
n’
elu
nwunye
ya
Otu
a
ka
Chineke
gi
ga-aṅụrịrị
ọṅụ
n’
elu
gi
Edeela
m
ndị
nche
n’
elu
mgbidi
gi,
Jerusalem
Ha
agaghị
agba
nkiti
n’
ehihie
ma
ọ
bụ
n’
abalị
Unu
ndị
na-echeta
Jehova
Unu
adịla
ezu
ike
ma
ọlị
Ị
ga-abụ
okpu
okpueze
mara
mma
n’
aka
Jehova
Ihe
eze
n’
aka
Chineke
gi
A
gaghị
akpọkwa
gi
onye
a
gbahapụrụ
A
gaghị
akpọkwa
ala
gi
onye
a
tọgbọrọ
n’
efu
N’
ihi
na
Jehova
nwere
ụtọ
n’
ime
gi
Ala
gi
ga-abụkwa
nke
a
lụrụ
di
Kwadebeni
ụzọ,
kwadebeni
ụzọ
ndị
mmadụ!
Bụrụnụ
okporo
ụzọ,
wepụrụ
nkume
nile!
Welienụ
ọkọlọtọ
elu
nye
mba
nile!
Lee,
Jehova
ekwusaala
ya
ruo
nsọụwa
ụwa
Sị,
gwa
ada
Sayọni,
lee,
nzọpụta
gi
na-abia!
Ị
ga-abụ
okpu
okpueze
mara
mma
n’
aka
Jehova
Ihe
eze
n’
aka
Chineke
gi
A
gaghị
akpọkwa
gi
onye
a
gbahapụrụ
A
gaghị
akpọkwa
ala
gi
onye
a
tọgbọrọ
n’
efu
N’
ihi
na
Jehova
nwere
ụtọ
n’
ime
gi
Ala
gi
ga-abụkwa
nke
a
lụrụ
di
N’
ihi
na
Jehova
nwere
ụtọ
n’
ime
gi
Ala
gi
ga-abụkwa
nke
a
lụrụ
di (
Odogwu
n’
agha!) (
Chukwu
nwere
mmeri!) (
Bili,
nwuoro!) (
Chukwu
gaghị
ezu
ike
ruo
mgbe
ọ
ga-emezu!) (
Amen!
Amen!)