Jehovah
Omemma,
nna
m
e!
Ihe
oma
ina-emere
m,
o
buru
ihe
ukwu
Mgbe
m
lere
anya
n'azụ,
ahụrụ
m
ọrụ
aka
gị
N'ime
ndụ
m,
ị
bụ
onye
nlekọta
Mgbe
ụwa
na-ama
m
jijiji,
ị
na-ejide
m
aka
Chukwu,
ị
bụ
dike
n'agha,
onye
na-elekọta
ụmụ
ya
N'ụlọ
ọrụ,
n'ụzọ,
n'ime
ụlọ
m
Ihe
ọma
gị
na-eso
m,
oge
niile
Jehovah
Omemma,
onye
na-emere
m
ihe
ọma
Otito
diri
aha
gị,
n'ihi
na
ị
dị
mma
Ihe
ị
na-eme
n'ime
ndụ
m,
o
juru
m
anya
Jehovah
Omemma,
ị
bụ
onye
m
ga-ekele
Chukwu,
ekele
m
gị,
nna
m
dị
ndụ
Ọtụtụ
mgbe
m
nọ
n'ọchịchịrị,
ị
bụ
ọkụ
m
Mgbe
agụụ
na-agụ
m,
ị
bụ
achịcha
ndụ
m
Onye
na-eme
ihe
na-agaghị
ekwe
omume
Ị
na-atụgharị
akwa
m
gaa
n'ọṅụ
Nna
m,
onye
na-adịghị
ada
ada
Ihe
ọma
gị
n'elu
m,
ọ
nweghị
njedebe
Jehovah
Omemma,
onye
na-emere
m
ihe
ọma
Otito
diri
aha
gị,
n'ihi
na
ị
dị
mma
Ihe
ị
na-eme
n'ime
ndụ
m,
o
juru
m
anya
Jehovah
Omemma,
ị
bụ
onye
m
ga-ekele
Chukwu,
ekele
m
gị,
nna
m
dị
ndụ
Ị
mara
mma,
ị
dị
ebube
Eze
ndị
eze,
onye
nwere
ike
niile
Otito
diri
gi,
n'ụwa
niile
Nna
m,
ị
bụ
ihe
m,
ị
bụ
ihe
nile
Onye
na-achọ
gị,
ọ
gaghị
anọ
n'ọchịchịrị
Ị
na-enye
ndị
na-adịghị
ike
ike
Ihe
ọma
gị
juru
n'ime
obi
m
Obi
m
na-abụ
abụ
otito
nye
gị
Nna,
daalụ,
ekele
m
gị
n'eziokwu
Jehovah
Omemma,
onye
na-emere
m
ihe
ọma
Otito
diri
aha
gị,
n'ihi
na
ị
dị
mma
Ihe
ị
na-eme
n'ime
ndụ
m,
o
juru
m
anya
Jehovah
Omemma,
ị
bụ
onye
m
ga-ekele
Chukwu,
ekele
m
gị,
nna
m
dị
ndụ
Jehovah
Omemma,
ị
dị
mma
Ị
dị
ebube
n'ime
ndụ
m
Ekele
diri
gị,
nna
m
Onye
na-emere
m
ihe
niile,
daalụ